15 Ụmụ Benjamin wee si n’obodo ha niile zukọta n’ụbọchị ahụ, puku ndị ikom iri abụọ na isii ndị na-ebu mma agha,+ ma e wezụga ndị bi na Gibia, bụ́ ebe e si kpọkọta narị ndị ikom asaa a họrọ ahọ.
35 Jehova wee merie Benjamin+ n’ihu Izrel, nke mere na n’ụbọchị ahụ ụmụ Izrel lara puku mmadụ iri abụọ na ise n’iyi na Benjamin, ha niile bụ ndị na-ebu mma agha.+