Ndị Ikpe 20:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ma narị mmadụ isii tụgharịrị gbaga n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn, ha wee bie ọnwa anọ na nkume dị elu nke Rimọn.+ Ndị Ikpe 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nzukọ ahụ dum wee zipụ ozi gwa ụmụ Benjamin nọ na nkume dị elu nke Rimọn+ ka e mee udo.
47 Ma narị mmadụ isii tụgharịrị gbaga n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn, ha wee bie ọnwa anọ na nkume dị elu nke Rimọn.+