Ndị Ikpe 20:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ha wee tụgharịa gbara gawa n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn.+ Ha wee gbuo puku mmadụ ise n’ime ha n’okporo ụzọ,+ ha wee chụrụ ha ruo Gaịdọm ma gbuo puku mmadụ abụọ ọzọ n’ime ha. Ndị Ikpe 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nzukọ ahụ dum wee zipụ ozi gwa ụmụ Benjamin nọ na nkume dị elu nke Rimọn+ ka e mee udo.
45 Ha wee tụgharịa gbara gawa n’ala ịkpa, na nkume dị elu nke Rimọn.+ Ha wee gbuo puku mmadụ ise n’ime ha n’okporo ụzọ,+ ha wee chụrụ ha ruo Gaịdọm ma gbuo puku mmadụ abụọ ọzọ n’ime ha.