Ndị Ikpe 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Abụ Ọma 78:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ọ bụla o gbuwere ha, ha na-achọ ya,+Ha na-alaghachi chọọ Chineke.+ Abụ Ọma 107:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka n’oge ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+ Jeremaya 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ga-akpọku m, bịakwa kpekuo m ekpere, m ga-egekwa unu ntị.’+
9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+
13 Ha wee malite ịkpọku Jehova maka enyemaka n’oge ha na-ata ahụhụ;+Ọ zọpụtara ha n’ihe isi ike ha nọ na ya dị ka ọ na-eme.+