Ndị Ikpe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ. Ndị Ikpe 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Ndị Ikpe 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+ 2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.
3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.
6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+
10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.