Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+ Joshụa 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ala ka fọdụrụnụ:+ ógbè niile nke ndị Filistia+ na ógbè niile nke ndị Geshọ+ Ndị Ikpe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, Samsịn sịrị ha: “Na nke ugbu a, ikpe agaghị ama m n’ihe ọ bụla m ga-eme ndị Filistia ma ọ bụrụ na mụ emee ha ihe ọjọọ.”+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+
3 Otú ọ dị, Samsịn sịrị ha: “Na nke ugbu a, ikpe agaghị ama m n’ihe ọ bụla m ga-eme ndị Filistia ma ọ bụrụ na mụ emee ha ihe ọjọọ.”+