4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.
5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ndị ahụ wee chụga ha n’ubi ọka ndị Filistia, nke ọka ya kwụcha ọtọ. O wee si otú a gbaa ihe niile ọkụ, malite n’ùkwù ọka ruo n’ọka kwụ ọtọ na ubi vaịn na ubi oliv.+