Ndị Ikpe 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jeel nwunye Hiba wee were mkpọ́ e ji maa ụlọikwuu ahụ, werekwa hama. O wee here ehere gakwuru ya wee kụnye mkpọ́ ahụ n’agba ntị ya,+ kụgide ya n’ala, mgbe ọ nọ n’oké ụra, mgbe ike gwụrụ ya. O wee nwụọ.+
21 Jeel nwunye Hiba wee were mkpọ́ e ji maa ụlọikwuu ahụ, werekwa hama. O wee here ehere gakwuru ya wee kụnye mkpọ́ ahụ n’agba ntị ya,+ kụgide ya n’ala, mgbe ọ nọ n’oké ụra, mgbe ike gwụrụ ya. O wee nwụọ.+