Jenesis 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+ Jenesis 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?” Jenesis 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Jekọb nọ naanị ya. Ya na otu nwoke wee malite ịgba mgba ruo mgbe chi bọrọ.+ Jenesis 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+ Ndị Ikpe 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Manoa sịrị nwunye ya: “Anyị ga-anwụ,+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka anyị hụrụ.”+ Luk 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ihe Zekaraya hụrụ malitere inye ya nsogbu, egwu wee jide ya.+
7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+
13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?”
30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+