Ndị Ikpe 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee ruo na ozugbo ọ nwụrụ, ụmụ Izrel na Bel malitekwara inwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee jiri Bel-birịt mere chi ha.+ Ndị Ikpe 9:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Mgbe ndị niile nwe ala, bụ́ ndị bi n’ụlọ elu Shikem, nụrụ ya, ha gara ozugbo n’ebe dị n’okpuru ala n’ụlọ El-birịt.+
33 O wee ruo na ozugbo ọ nwụrụ, ụmụ Izrel na Bel malitekwara inwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee jiri Bel-birịt mere chi ha.+
46 Mgbe ndị niile nwe ala, bụ́ ndị bi n’ụlọ elu Shikem, nụrụ ya, ha gara ozugbo n’ebe dị n’okpuru ala n’ụlọ El-birịt.+