Ndị Ikpe 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+
22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+