Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.

  • Ọnụ Ọgụgụ 35:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+

  • Ndị Ikpe 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.

  • 1 Ndị Eze 2:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Jehova ga-emekwa ka ọbara ya dịrị n’isi ya,+ n’ihi na ọ wakporo ndị ikom abụọ bụ́ ndị ezi omume karịa ya, ndị kakwa ya mma,+ o wee were mma agha gbuo ha, mgbe nna m Devid na-amaghị banyere ya,+ ya bụ, Abna+ nwa Nee, onyeisi ndị agha Izrel+ na Amesa+ nwa Jita, onyeisi ndị agha Juda.+

  • Abụ Ọma 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+

      Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+

  • Matiu 23:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya