2 Ihe E Mere 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehoash bụ́ eze echetaghị obiọma* Jehoyada nna Zekaraya gosiri ya,+ o wee gbuo nwa ya, bụ́ onye kwuru mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ, sị, “Ka Jehova hụ maka nke a wee bọọ ọbọ ya.”+
22 Jehoash bụ́ eze echetaghị obiọma* Jehoyada nna Zekaraya gosiri ya,+ o wee gbuo nwa ya, bụ́ onye kwuru mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ, sị, “Ka Jehova hụ maka nke a wee bọọ ọbọ ya.”+