Ọnụ Ọgụgụ 33:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka m bu n’obi ime ha, otú ahụ ka m ga-eme unu.’”+ Ndị Ikpe 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ kpọkọtakwara ụmụ Amọn+ na Amalek+ ibuso ha agha. Ha wee gaa bibie Izrel ma weghara obodo nkwụ ha.+
13 Ọ kpọkọtakwara ụmụ Amọn+ na Amalek+ ibuso ha agha. Ha wee gaa bibie Izrel ma weghara obodo nkwụ ha.+