Ndị Ikpe 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Amọn na-agafe Jọdan wee buso Juda na Benjamin na ụlọ Ifrem agha; a kpagbukwara Izrel nke ukwuu.+
9 Ụmụ Amọn na-agafe Jọdan wee buso Juda na Benjamin na ụlọ Ifrem agha; a kpagbukwara Izrel nke ukwuu.+