Ọnụ Ọgụgụ 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ jiri ụkwụ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa nkọnkọ nkọnkọ gafere ala Idọm,+ ike malitere ịgwụ mkpụrụ obi ha n’ihi ụzọ ahụ.
4 Mgbe ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ jiri ụkwụ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa nkọnkọ nkọnkọ gafere ala Idọm,+ ike malitere ịgwụ mkpụrụ obi ha n’ihi ụzọ ahụ.