Ọnụ Ọgụgụ 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Idọm ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere.+ N’ihi ya, Izrel si n’ebe ọ nọ pụọ.+ Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+ Ndị Ikpe 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ha si n’etiti ala ịkpa na-aga, ha gara ala Idọm+ na ala Moab nkọnkọ nkọnkọ, ha wee gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Moab+ wee maa ụlọikwuu ha n’ógbè Anọn; ha abịaghịkwa nso n’ókè nke ala Moab,+ n’ihi na Anọn bụ ókè nke ala Moab.+
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
18 Mgbe ha si n’etiti ala ịkpa na-aga, ha gara ala Idọm+ na ala Moab nkọnkọ nkọnkọ, ha wee gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Moab+ wee maa ụlọikwuu ha n’ógbè Anọn; ha abịaghịkwa nso n’ókè nke ala Moab,+ n’ihi na Anọn bụ ókè nke ala Moab.+