Jenesis 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 m wee lọghachi n’ụlọ nna m n’udo, ọ ga-apụta na Jehova egosiwo na ya bụ Chineke m.+ Joshụa 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ndị agha ahụ niile malitere ịlaghachi n’ebe ha mara ụlọikwuu ha, ka ha lakwuru Jọshụa, n’obodo Makida n’udo. Ọ dịghị nwoke ọ bụla kwuru pịm megide ụmụ Izrel.+
21 ndị agha ahụ niile malitere ịlaghachi n’ebe ha mara ụlọikwuu ha, ka ha lakwuru Jọshụa, n’obodo Makida n’udo. Ọ dịghị nwoke ọ bụla kwuru pịm megide ụmụ Izrel.+