Ndị Ikpe 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị, ị kpọghị anyị mgbe ị gara ibuso Midian agha?”+ Ha wee gbalịsie ike isesa ya okwu.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Jems 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na n’ebe e nwere ekworo+ na esemokwu, n’ebe ahụ ka ọgba aghara na ihe ọjọọ niile na-adị.+
8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị, ị kpọghị anyị mgbe ị gara ibuso Midian agha?”+ Ha wee gbalịsie ike isesa ya okwu.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.