Jenesis 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jekọb wee jụọ ya, sị: “Biko, gwa m aha gị.” Otú ọ dị, ọ sịrị: “N’ihi gịnị ka i ji ajụ m aha m?”+ O wee gọzie ya n’ebe ahụ. Ndị Ikpe 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+
29 Jekọb wee jụọ ya, sị: “Biko, gwa m aha gị.” Otú ọ dị, ọ sịrị: “N’ihi gịnị ka i ji ajụ m aha m?”+ O wee gọzie ya n’ebe ahụ.
6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+