Jenesis 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị: “Mụ onwe m ga-esi n’ìgwè anụ ụlọ m zitere gị nwa ewu.” Ma ọ sịrị: “Ị̀ ga-enye m ihe ibé ruo mgbe i zitere ya?”+ 1 Samuel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jesi wee kpụrụ otu ịnyịnya ibu, were achịcha na otu karama akpụkpọ+ mmanya, kpụrụkwa nwa ewu wee zigara ha Sọl site n’aka nwa ya Devid.+ Luk 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ zara nna ya, sị, ‘Agbaworo m gị ohu ruo ọtụtụ afọ ugbu a, ọ dịbeghị mgbe m mebiri ihe i nyere n’iwu, ma ọ dịbeghị mgbe i nyere m nwa ewu ka mụ na ndị enyi m mee onwe anyị obi ụtọ.+
17 O wee sị: “Mụ onwe m ga-esi n’ìgwè anụ ụlọ m zitere gị nwa ewu.” Ma ọ sịrị: “Ị̀ ga-enye m ihe ibé ruo mgbe i zitere ya?”+
20 Jesi wee kpụrụ otu ịnyịnya ibu, were achịcha na otu karama akpụkpọ+ mmanya, kpụrụkwa nwa ewu wee zigara ha Sọl site n’aka nwa ya Devid.+
29 Ọ zara nna ya, sị, ‘Agbaworo m gị ohu ruo ọtụtụ afọ ugbu a, ọ dịbeghị mgbe m mebiri ihe i nyere n’iwu, ma ọ dịbeghị mgbe i nyere m nwa ewu ka mụ na ndị enyi m mee onwe anyị obi ụtọ.+