-
Luk 15:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ọ gwara nna ya, sị, ‘Agbaarala m gị ohu ọtụtụ afọ, o nwebeghịkwa mgbe m nupụụrụ gị isi. Ma, o nwetụbeghị mgbe i nyere m nwa ewu ka mụ na ndị enyi m rie.
-