Jenesis 45:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ha gara n’ihu ịgwa ya ihe niile Josef gwara ha, ya ahụkwa ụgbọala ndị ahụ Josef zitere ka e were bute ya, mmụọ Jekọb nna ha malitere ịtụte.+ 1 Samuel 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha nyekwara ya otu ibé mbadamba achịcha mkpụrụ fig na achịcha abụọ e ji mkpụrụ vaịn a mịrị amị mee.+ O wee rie, mmụọ ya+ wee lọghachi n’ime ya; n’ihi na o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri kemgbe ụbọchị atọ, ehihie na abalị. Aịzaya 40:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ na-eme ka onye ike gwụrụ nwee ike;+ ọ na-emekwa ka onye na-enweghị ike+ nwee ume nke ukwuu.
27 Mgbe ha gara n’ihu ịgwa ya ihe niile Josef gwara ha, ya ahụkwa ụgbọala ndị ahụ Josef zitere ka e were bute ya, mmụọ Jekọb nna ha malitere ịtụte.+
12 Ha nyekwara ya otu ibé mbadamba achịcha mkpụrụ fig na achịcha abụọ e ji mkpụrụ vaịn a mịrị amị mee.+ O wee rie, mmụọ ya+ wee lọghachi n’ime ya; n’ihi na o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri kemgbe ụbọchị atọ, ehihie na abalị.