Ọrụ Ndịozi 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Na Damaskọs, onye ọchịchị nke nọ n’okpuru Aritas bụ́ eze nọ na-eche obodo Damaskọs nche ka o jide m,+
24 Otú ọ dị, Sọl matara banyere nkata ha kpaara ya. Ma ha na-echesikwa ọnụ ụzọ ámá nche ike ma ehihie ma abalị ka ha wee gbuo ya.+
32 Na Damaskọs, onye ọchịchị nke nọ n’okpuru Aritas bụ́ eze nọ na-eche obodo Damaskọs nche ka o jide m,+