Ilu 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nwere ike ịnọ n’ihe mgbu ọbụna mgbe a na-achị ọchị;+ iru uju bụkwa njedebe nke ịṅụrị ọṅụ.+ Matiu 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+
29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+