Diuterọnọmi 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị bụ́ ndị ị kpọpụtara n’Ijipt emewo omume na-eweta mbibi.+ Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha iwu ka ha soro. Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ.’+
12 Jehova wee sị m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị bụ́ ndị ị kpọpụtara n’Ijipt emewo omume na-eweta mbibi.+ Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha iwu ka ha soro. Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ.’+