Joshụa 15:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Kiriat-bel,+ ya bụ, Kiriat-jierim,+ na Raba; obodo abụọ na ógbè ha niile. 1 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche. 2 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+
7 Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche.
4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+