-
Jenesis 35:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Ụmụ ndị ikom Rechel mụrụ bụ Josef na Benjamin.
-
-
Jenesis 46:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Rechel bụ́ ndị a mụụrụ Jekọb. Ha niile dị mkpụrụ obi iri na anọ.
-