2 Ndị Eze 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ịlaịja wee malite ịsị Ịlaịsha: “Biko, nọdụ ebe a, n’ihi na Jehova ezipụwo m ka m gaa Betel.” Ma Ịlaịsha sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ agaghị m ahapụ gị.”+ Ha wee gbadaa Betel.+ Ndị Hibru 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma a sị na ha nọ na-echeta ebe ahụ ha si pụọ,+ ha gaara enwe ohere ịlaghachi.+
2 Ịlaịja wee malite ịsị Ịlaịsha: “Biko, nọdụ ebe a, n’ihi na Jehova ezipụwo m ka m gaa Betel.” Ma Ịlaịsha sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ agaghị m ahapụ gị.”+ Ha wee gbadaa Betel.+