Diuterọnọmi 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma unu niile ndị na-arapara+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu nọ dịcha ndụ taa. Diuterọnọmi 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Rut 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+ 1 Ndị Eze 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+
20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+
41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+