Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+ Abụ Ọma 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na i nyeworo m aka,+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m na-eti mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+ Abụ Ọma 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na i nyeworo m aka,+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m na-eti mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.