Matiu 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị: “N’ihi gịnị, olee ihe ọjọọ o mere?” Ma ha nọ na-etikwu mkpu, sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+ Luk 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Na nke ugboro atọ ya, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị, olee ihe ọjọọ nwoke a mere? Ahụghị m ihe ọ bụla o mere nke ga-eme ka e gbuo ya; ya mere, m ga-apịa ya ihe ma hapụ ya.”+
23 O wee sị: “N’ihi gịnị, olee ihe ọjọọ o mere?” Ma ha nọ na-etikwu mkpu, sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+
22 Na nke ugboro atọ ya, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị, olee ihe ọjọọ nwoke a mere? Ahụghị m ihe ọ bụla o mere nke ga-eme ka e gbuo ya; ya mere, m ga-apịa ya ihe ma hapụ ya.”+