1 Samuel 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà. 1 Samuel 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+ Ilu 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwatakịrị na-esi n’omume ya eme ka a mata onye ọ bụ, ma ihe ọ na-eme ọ̀ dị ọcha, ziekwa ezi.+
11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà.
15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+