Jenesis 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra. Joshụa 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jamọt+ na Adọlam,+ Soko+ na Azika,+ 2 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi+ wee gbadakwuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge owuwe ihe ubi; ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu dịkwa na ndagwurugwu Refeyim.+ 1 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+ Maịka 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+
38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra.
13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi+ wee gbadakwuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge owuwe ihe ubi; ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu dịkwa na ndagwurugwu Refeyim.+
15 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ+ bụ́ ndị isi wee gbadaa n’oké nkume wee gakwuru Devid n’ọgba Adọlam,+ ka ndị agha Filistia mara ụlọikwuu na ndagwurugwu Refeyim.+
15 M ga-ezitere gị onye ga-anapụ gị ihe onwunwe gị,+ gị nwaanyị nke bi na Marisha.+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+