1 Samuel 25:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ugbu a, onyenwe m, dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ Jehova egbochiwo+ gị ịbanye n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka gị zọpụta onwe gị.+ Ka ndị iro gị na ndị na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ dịrị ka Nebal.+ Ndị Efesọs 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela;+ unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara,+
26 Ugbu a, onyenwe m, dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ Jehova egbochiwo+ gị ịbanye n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka gị zọpụta onwe gị.+ Ka ndị iro gị na ndị na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ dịrị ka Nebal.+