10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+
26 Ugbu a, onyenwe m, dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ dịkwa nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ Jehova egbochiwo+ gị ịbanye n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka gị zọpụta onwe gị.+ Ka ndị iro gị na ndị na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ dịrị ka Nebal.+