14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+
2 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-eme ka Amalek zaa ajụjụ+ maka ihe o mere Izrel mgbe o busoro ya agha n’ụzọ ka o si n’Ijipt na-apụta.+