Abụ Ọma 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe na-enye m nsogbu n’obi adịwo ọtụtụ;+Mee ka m si ná nsogbu m nọ na ya pụta.+ Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+
3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+