Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 8:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+

  • 1 Ndị Eze 1:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+

  • 1 Ihe E Mere 18:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+

  • Ezikiel 25:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-esetị aka m ime ndị Filistia+ ihe, m ga-ebipụ ndị Keretaịt,+ bibiekwa ndị niile ọzọ bi n’ụsọ oké osimiri.+

  • Zefanaya 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Ahụhụ ga-adịrị ndị bi n’ógbè oké osimiri, bụ́ mba ndị Keretaịt!+ Okwu Jehova na-emegide unu. Gị Kenan, bụ́ ala ndị Filistia, m ga-ebibikwa gị, ka a ghara inwe onye ga-ebi n’ime gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya