Diuterọnọmi 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Enyefela ohu n’aka nna ya ukwu mgbe ọ gbapụrụ n’aka nna ya ukwu wee gbakwute gị.+ Diuterọnọmi 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-ebi n’etiti unu n’ebe ọ bụla ọ ga-ahọrọ n’otu n’ime obodo gị,+ n’ebe ọ bụla ọ chọrọ. Emegbula ya.+
16 Ọ ga-ebi n’etiti unu n’ebe ọ bụla ọ ga-ahọrọ n’otu n’ime obodo gị,+ n’ebe ọ bụla ọ chọrọ. Emegbula ya.+