Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+ Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!
14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+
19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!