1 Samuel 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee chụrụ ha na-aga,+ ya na narị ndị ikom anọ, ma narị ndị ikom abụọ kwụsịrị n’ihi na ike gwụrụ ha nke ukwuu nke na ha apụghị ịgafe iyi ndagwurugwu Bisọ.+
10 Devid wee chụrụ ha na-aga,+ ya na narị ndị ikom anọ, ma narị ndị ikom abụọ kwụsịrị n’ihi na ike gwụrụ ha nke ukwuu nke na ha apụghị ịgafe iyi ndagwurugwu Bisọ.+