Ọnụ Ọgụgụ 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Kee ihe ha kwatara n’agha ụzọ abụọ, were otu ụzọ nye ndị na-eso aga agha, bụ́ ndị gara agha ahụ, werekwa nke ọzọ nye ndị niile fọdụrụ ná nzukọ a.+ Joshụa 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀ na ọtụtụ anụ ụlọ laghachi n’ụlọikwuu unu, jirikwanụ ọlaọcha na ọlaedo na ọla kọpa na ígwè na uwe dị nnọọ ukwuu.+ Werenụ òkè unu n’ihe a kwatara+ n’aka ndị iro unu, unu na ụmụnne unu.” Abụ Ọma 68:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọbụna ndị eze nke ìgwè ndị agha dị iche iche na-agba ọsọ, ha na-agba ọsọ.+Nwaanyị nke nọ n’ụlọ na-esokwa eketa ihe a kwatara n’agha.+ 1 Timoti 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+
27 Kee ihe ha kwatara n’agha ụzọ abụọ, were otu ụzọ nye ndị na-eso aga agha, bụ́ ndị gara agha ahụ, werekwa nke ọzọ nye ndị niile fọdụrụ ná nzukọ a.+
8 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀ na ọtụtụ anụ ụlọ laghachi n’ụlọikwuu unu, jirikwanụ ọlaọcha na ọlaedo na ọla kọpa na ígwè na uwe dị nnọọ ukwuu.+ Werenụ òkè unu n’ihe a kwatara+ n’aka ndị iro unu, unu na ụmụnne unu.”
12 Ọbụna ndị eze nke ìgwè ndị agha dị iche iche na-agba ọsọ, ha na-agba ọsọ.+Nwaanyị nke nọ n’ụlọ na-esokwa eketa ihe a kwatara n’agha.+
18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+