Jenesis 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo mgbe Aịzik mere agadi, anya ya anaghịkwa ahụ ụzọ ma ọlị,+ na ọ kpọrọ Isọ bụ́ nwa ya nke okenye wee sị ya:+ “Nwa m!” o wee sị ya: “Lee m!” 1 Samuel 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 (Ilaị gbara afọ iri itoolu na asatọ, anya ya anaghịkwa emegharị emegharị nke mere na o nweghị ike ịhụ ụzọ.)+ Ekliziastis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;
27 O wee ruo mgbe Aịzik mere agadi, anya ya anaghịkwa ahụ ụzọ ma ọlị,+ na ọ kpọrọ Isọ bụ́ nwa ya nke okenye wee sị ya:+ “Nwa m!” o wee sị ya: “Lee m!”
15 (Ilaị gbara afọ iri itoolu na asatọ, anya ya anaghịkwa emegharị emegharị nke mere na o nweghị ike ịhụ ụzọ.)+
3 n’ụbọchị mgbe ndị na-elekọta ụlọ+ na-ama jijiji, mgbe ndị ikom nwere ume huuru ehuru,+ mgbe ndị inyom na-egwe nri+ kwụsịworo ịrụ ọrụ n’ihi na ha dịzi ole na ole, mgbe anya gbaworo ndị inyom na-elepụ anya na windo+ ọchịchịrị;