Job 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka nwunye m gweere nwoke ọzọ nri,Ka ndị ikom ọzọ gbaakwa agada n’elu ya.+ Aịzaya 47:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Were nkume igwe nri+ gwepụta ntụ ọka.* Kpupụ ákwà i ji kpuchie ihu gị.+ Chịlie uwe gị na-azaru ala elu.+ Kpughee ụkwụ gị.+ Gafee osimiri. Matiu 24:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ndị inyom abụọ ga na-egwe nri na nkume igwe nri:+ a ga-akpọrọ otu ma hapụ onye nke ọzọ.+
2 Were nkume igwe nri+ gwepụta ntụ ọka.* Kpupụ ákwà i ji kpuchie ihu gị.+ Chịlie uwe gị na-azaru ala elu.+ Kpughee ụkwụ gị.+ Gafee osimiri.