Job 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m kwa agaghị emechi ọnụ m.M ga-ekwu okwu n’ihi ahụhụ m na-ata;M ga-ekwu okwu banyere nchegbu m n’ihi ihe na-ewute mkpụrụ obi m!+ Aịzaya 38:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gịnị ka m ga-ekwu, gịnịkwa ka ọ ga-agwa m?+Ya onwe ya emewokwa ihe.+N’afọ niile m dị ndụ, m nọ na-agara onwe m n’ihi ihe na-ewute mkpụrụ obi m.+
11 Mụ onwe m kwa agaghị emechi ọnụ m.M ga-ekwu okwu n’ihi ahụhụ m na-ata;M ga-ekwu okwu banyere nchegbu m n’ihi ihe na-ewute mkpụrụ obi m!+
15 Gịnị ka m ga-ekwu, gịnịkwa ka ọ ga-agwa m?+Ya onwe ya emewokwa ihe.+N’afọ niile m dị ndụ, m nọ na-agara onwe m n’ihi ihe na-ewute mkpụrụ obi m.+