1 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ na-ewutekwa ya ná mkpụrụ obi,+ o wee malite ikpeku Jehova ekpere,+ na-akwakwa ákwá nke ukwuu.+ Job 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Mkpụrụ obi m akpọwo ndụ m asị.+M ga-ekwupụta nchegbu m na-enwe banyere onwe m.M ga-ekwu okwu dị ka o si ewute mkpụrụ obi m! Ilu 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obi na-amata na mkpụrụ obi mmadụ nọ ná mwute,+ onye ọzọ agaghịkwa ekere òkè n’ịṅụrị ọṅụ ya.
10 “Mkpụrụ obi m akpọwo ndụ m asị.+M ga-ekwupụta nchegbu m na-enwe banyere onwe m.M ga-ekwu okwu dị ka o si ewute mkpụrụ obi m!