Ọnụ Ọgụgụ 33:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka m bu n’obi ime ha, otú ahụ ka m ga-eme unu.’”+ Diuterọnọmi 28:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ị ga na-ejere ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova ga-ezite ibuso gị agha, ozi.+ Agụụ ga na-agụ gị,+ akpịrị ga na-akpọ gị nkụ, ị ga-agbakwa ọtọ ma nọrọ n’ụkọ ihe niile mgbe ị na-ejere ha ozi; ọ ga-anyawakwa gị yok ígwè n’olu ruo mgbe ọ lara gị n’iyi.+ Ndị Ikpe 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso ndị Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resị+ ndị Filistia+ na ụmụ Amọn.+ Ndị Ikpe 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ.
48 Ị ga na-ejere ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova ga-ezite ibuso gị agha, ozi.+ Agụụ ga na-agụ gị,+ akpịrị ga na-akpọ gị nkụ, ị ga-agbakwa ọtọ ma nọrọ n’ụkọ ihe niile mgbe ị na-ejere ha ozi; ọ ga-anyawakwa gị yok ígwè n’olu ruo mgbe ọ lara gị n’iyi.+
13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ.