1 Samuel 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe m ga na-emere Izrel ihe ọma, ihe ị ga-ahụ bụ naanị onye iro n’ebe obibi m;+ ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe agadi n’ụlọ gị. 1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+
32 Mgbe m ga na-emere Izrel ihe ọma, ihe ị ga-ahụ bụ naanị onye iro n’ebe obibi m;+ ọ dịghịkwa mgbe a ga-enwe agadi n’ụlọ gị.
34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+