1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ihe ị ga-eji mara na ihe a m na-ekwu bụ eziokwu bụ ihe a: Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, ga-anwụ n’otu ụbọchị.+
34 Ihe ị ga-eji mara na ihe a m na-ekwu bụ eziokwu bụ ihe a: Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, ga-anwụ n’otu ụbọchị.+